| Aka (Aka) Nabo | Oso | To run (i.e., to escape) |
| Aka Akwu | Ndi ichie | Ancestors |
| Aka Aghali | Anụ | Meat = blood sacrifice |
| Aka Ete | Alusi iwe mmili | Alusi (force) that owns a body of water or river |
| Aka Uite or Ogute | Earth-Force of Obu | Earth-Force |
| Aka Obala | Ana | Earth-Force |
| Aka Obi | Ekugo | Chi = Creative-Force |
| Aka Ofu | Chi | Evil persons |
| Aka Ogoli | Ndi Ekwensu | Spirit |
| Aka Okala | Oya | Illness |
| Aka Ora | Udo (Inyi) | Life |
| Aka Ose | Udo | Life |
| Aka Otule | Ofo | Ofo staff of political ritual authority and power |
| Aka Otunukpa | Osisi bu oji | The tree that is Iroko |
| Aka Udi (Udi) | Ana | Earth-Force |
| Aka Ululu | Ndichie | Ancestors |
| Akwu (Akwu) Nabo | Ajo Onodu | Bad Condition |
| Akwu Aka | Ebunu, Nwankwo | Ram, Man born on Nkwo |
| Akwu Aghali | Anụ | Meat = blood sacrifice |
| Akwu Ete | Onye Ukwu | Big man = Important person |
| Akwu Uite (Ogute) | Eri na Uno | Compound, Domestic Unit |
| Akwu Obala | Ngulu | Court case |
| Akwu Obi | Efu | Chi (Procreative force) |
| Akwu Ofu | Iru Uno | To abandon home |
| Akwu Ogoli | Izu | Meetings |
| Akwu Okala | Uno | House |
| Akwu Ora | Aku | Riches |
| Akwu Ose | | Woman = getting ready to harm |
| Akwu Otule | Ikwe Ekwu | To back off in trade |
| Akwu Otunukpa | Azu Oji, Obu Ukwu | Back of Iroko tree = Big man; Big hole |
| Akwu (O) Udi | Onunu, Ana | Big hole = grave |
| Akwu Ululu | Ndichie | Ancestors |
| Aghali Nabo | Mma, Ikenga | Knife, Right hand |
| Aghali Aka | Nwaoke | Male child |
| Aghali Akwu | Orai, Ogwu | 'Medicine' |
| Aghali Ete | Onye Obo | Revengeful person |
| Aghali Uite Ogute | Ifie akpado, Igwe | Something handcuffed = to restrain |
| Aghali Obala | Onye di ocha | Someone light in colour = wicked person |
| Aghali Obi | Ụkwa, Irere | Legs, to be watchful |
| Aghali Ofu | Ego | Money |
| Aghali Ogoli | Watekili | Child |
| Aghali Okala | Onye ji ulo na ndi Nze, Onyechi etichi | 'Nze' man, a titled man |
| Aghali Ora | Nsọka | Trouble and conflict |
| Aghali Otule | Etike, Mkpị | Shameful, He-goat |
| Aghali Otunukpa | Uzu | Blacksmith |
| Aghali (O) Udi | Alu Ani | Worthless talk |
| Aghali Ululu | Afiajuaju, Okwu Dafadafa | One section of dual organization of a town, Refusal, Incoherent talk |
| Ete (Ete) Nabo | Ibide | Sudden incidents, Accident |
| Ete Aka | Ịfe gbo | Ancient event |
| Ete Akwu | Nchekwu | Hen |
| Ete Aghali | Obo | Revengeful and Uncompromising |
| Ete Ogute (Uite) | Akụkụwa | Three-legged oven |
| Ete Obala | Ofo | Light = alright |
| Ete Obi | Ofo mmili | Light over the river |
| Ete Ofu | Ofo di nma | It is settled (alright) |
| Ete Ogoli | Iri, Oru nwanyi | Adultery = Woman’s sexual scandal |
| Ete Okala | Nwanwanyị | Woman |
| Ete Ora | Ịgba ama | It has been sworn |
| Ete Ose | A na ruo gị | Kolanut |
| Ete O (Otule) | Oji | Female child |
| Ete O (Atunukpa) | Nwanwanyị | Female child |
| Ete Ululu | Imechi Uzo, Anyasi, Nchekwu Okuku | Closing door = Night, Hen |
Odi Combinations
| Odi Nabo | Odafeigo | To misfire |
| Odi Aka | Ibu | Load = heavy trouble |
| Odi Akwu | Iwa na ewe | There is anger but do not let it in |
| Odi Aghali | Ugwa jiko selim | Misfortune falls on me |
| Odi Ete | Odi egwu | It is dangerous, fearful |
| Odi Obala | Ana | Earth-Force |
| Odi Obi | Nnena, Nnemoche | Father’s mother, Grandmother, mother |
| Odi Ofu | O do go | Peace has been restored |
| Odi Ogoli | Alusi bu Ogugu | Supernatural force called Ogugu |
| Odi Okala | Ukwu si ike nani | To stand firmly in full control |
| Odi Ora | Onon nenu okute | To be in difficulty, angry |
| Odi Ose | Unu Usee ndo, Ikuku Ndo | To breathe air or wind, Nose |
| Odi Otule | Nna, Nnanna | Father, Father’s lineage |
| Odi Otunukpa | Ndi bu Ifite | Dual Association: Ezi and Ifite in-laws |
| Odi Ululu | Ndi Ikwu Nne | Mother’s patrilineage |
| Ijite Nabo (Ogute) | Ile kwu nezi | Something standing, outside |
| Ijite Aka | Ndigbo | Ancient people |
| Ijite Akwu | Nnekwu nmadu, Ike | 'Big man', buttocks |
| Ijite Aghali | Aka ku age me | Make a bloody offering |
| Ijite Ete | Alusi | Alusi, supernatural being |
| Ijite Obala | Anwuli | Happiness |
| Ijite Obi | Izo si ukwu ike na | You stand firmly on the ground |
| Ijite Ofu | Chi kela mmadu | The creator of man |
| Ijite Ogoli | Okwu aburo Okwu | Worthless talk to be ignored |
| Ijite Okala | Ukwu si ike na | You are in control |
| Ijite Ose | Chi mmadu | The Chi of a person |
| Ijite Otule | Atusi bu Udo | Alusi, supernatural being that is called Udo |
| Ijite Otunukpa | Anwuli dia | There is happiness |
| Ijite Odi | Ite aguchibido | A happy achievement closed door (secret) |
| Ijite Ululu | Ikwu Uchu | Mourning, sorrow and tears |
| Obala Nabo | Oma Agu | Forest Difficulties |
| Obala Aka | Ife bia ju abia je | Something about to occur |
| Obala Akwu | Oga bu aya abia | Coming with war or trouble |
| Obala Aghali | Ife aja ji nma gbuo | Something to be slaughtered |
| Obala Ete | Ife mme | Bloody sacrifice |
| Obala Ute Ogute | Dibia, Agwu | Traditional doctor, Agwu |
| Obala Obi | Oga medili | May he heal |
| Obala Ofu | Mmany | Any alcoholic drink |
| Obala Ogoli | Eche Nti | Do not turn deaf ears |
| Obala Okala | Awo | Medicine |
| Obala Ora | Ife ga naara | That which was made |
| Obala Ose | Ogu awo | Medicine that was made |
| Obala Otule | Ogu awo | Medicine with common-sense |
| Obala Odi | Eche Nti | Do not turn deaf ears |
| Obala Ululu | Ogwa kwapu ife ojo ona alo | Put aside the evil he is thinking, to stop evil thinking |
| Ofu Nabo | Ibu Afufu | To suffer |
| Ofu Aka | Igbanarigo | You have escaped = to escape |
| Ofu Akwu | Nzuko, Ofo | Meeting, forest |
| Ofu Aghali | Ife aja fe mme | Bloody sacrifice |
| Ofu (Ijite) Ogute | Okwu ni mero isi | Worthless talk |
| Ofu Ete | Uru | Sorrow, grief |
| Ofu Obala | Mmanya | Bad journey, unsuccessful business |
| Ofu Obi | Ajo ije | Worthless & troublesome individual |
| Ofu Ogoli | Osaka | |
| Ofu Okala | Nkwu ojukwu | Palm tree called Ojukwu |
| Ofu Ora | Okooki | Dry season |
| Ofu Ose | Ili Nsi | To eat poison |
| Ofu Otule | Afufu dia | Suffering is there |
| Ofu Otunukpa | Ili ite ife | Gaining good things |
| Ofu Odi | Alu eme | Abomination occurs |
| Ofu Ululu | Igbanarigo | You have escaped = escape |
| Obi Nabo | Igba ezi Nje | To re-appear, twice |
| Obi Aka | Ije | To go |
| Obi Akwu | Populace, gathering of people | |
| Obi Aghali | Anaa ecre | They are walking on tip-toes = to be careful |
| Obi Ete | Okuku | Chicken |
| Obi Obala | Oga di nma | Will be well = to be well |
| Obi Ofu | Oburo Okwu | Not important talk |
| Obi Ogoli | Oburo Okwu dimkpa | Not serious talk |
| Obi Okala | Iladi | A bed is in there |
| Obi Ora | Ife atuko atuko | Talk was to me |
| Obi Ose | Awo | A sacred word |
| Obi Otule | Ndi Nje | Stranger(s) |
| Obi Otunukpa | Ona dia | Talks will end well (concluded) |
| Obi Udi | Ili ite | Gaining something = to gain something |
| Obi Ululu | Akwa | It is coming, crying |
| Ogoli Nabo | Osaaka | Worthless, destructive |
| Ogoli Aka | Ozu ga gwu | Death will occur |
| Ogoli Akwu | Ounu | Taking away things and denying |
| Ogoli Aghali | Ndi aka ekpe | Ill-luck persons |
| Ogoli Ete | Ogu ọtụ bụte-bute na ede ka Ife Igwe | Stomach illness |
| Ogoli Ijite (Ogute) | Alusi bu Ogugu | Alusi - being called Ogugu |
| Ogoli Obala | Ozu | Corpse |
| Ogoli Obi | Nwa Nwanyi | Female child or girl |
| Ogoli Ofu | Oye | Oye day |
| Ogoli Okala | Inyanyi | Woman |
| Ogoli Ora | Inya Oku | To warm fire = illness |
| Ogoli Ose | Na Anyasi | At night |
| Ogoli Otule | Ka Akiko | Tell story |
| Ogoli Otunukpa | Female child, girl | |
| Ogoli (I) Odi | Ife nwe duaka na utwu | In big trouble |
| Ogoli (I) Ululu | Onye ga kwa Ozu | Someone who will mourn |
| Okala Nabo | Ife anazo azo | Something struggled for |
| Okala Aka | Oso | Run |
| Okala Akwu | Ife lie | Accident |
| Okala Aghali | Anu | Meat |
| Okala Ete | Akpu | Kapok tree |
| Okala Ijite (Ogute) | Nze | Ozo man |
| Okala Obala | Awuwo | Blackmail, tricks |
| Okala Obi | Okwuego | Has said = decided |
| Okala Ofu | Mmanya | Alcoholic drink |
| Okala Ogoli | Ndi okala ogoli | Worthless and useless person |
| Okala Ora | Ju | To refuse, disagree |
| Okala Ose | Ase | Avoidance, respect |
| Okala Otule | Ezigbo okwu | Good talk, truth |
| Okala Otunukpa | Ita Awuwo | Blackmail, tricks |
| Okala Odi | Isu Ikpem | Watchfulness |
| Okala Ululu | Itwa Njo | To remove evil |
| Ora Nabo | Ose aka | Villain |
| Ora Aka | Je nara | Go and pay the fine |
| Ora Akwu | Ife Nso | A ‘taboo’ = an avoidance |
| Ora Aghali | Umunna | Patrilineage |
| Ora Ete | Anya mmiri | Tears = weeping |
| Ora Ijite | Ndịiche Umunna | Ancestors of Patrilineage |
| Ora Obala | Ekweunke | Evil Force |
| Ora Obi | Nwanne | Relations through mother |
| Ora Ofu | Nwanne | Relations through mother |
| Ora Ogoli | Wataiki | A child |
| Ora Ose | Wataiki | A child |
| Ora Otule | Nwa Okpala | First male son |
| Ora Otunukpa | Nwada | Daughter (first female child) |
| Ora Odi | Ndi bu Ifite | Little sector of a settlement (Dual Association: Ezi and Ifite in-laws) |
| Ora Ululu | Ndi ogo | In-laws |
| Ose Nabo | Aya | Eye – To see |
| Ose Aka | Imeeyi, Agwu di na anya | To Act abnormally |
| Ose Akwu | Zuali fa afia | Go to market for them = Give them things = to sacrifice |
| Ose Aghali | Zuali fa afia | Give them things = sacrifice |
| Ose Ijite (Ogute) | Ejegi pi | To be held |
| Ose Ete | Sia lufa Nai | Cook for them = sacrifice food |
| Ose Obala | Nwali fa | Cook for them = sacrifice food |
| Ose Obi | Zua Afia | Go to market = offer things in sacrifice |
| Ose Ofu | Ndi Ulu | Crooks, profiteering persons |
| Ose Ogoli | Alo | A Waste |
| Ose Okala | Ndi persons who own ‘alo’ starves | To restore persons who own ‘alo’ starves |
| Ose Ora | Igbapugo | You have escaped |
| Ose Otule | Anwuli | Happiness |
| Ose Otunukpa | Anwuli | Happiness |
| Ose Odi | Anwu | Anger |
| Ose Ululu | Ize Ndu | To be cautious |
| Otule Nabo | Omu, Ajo Okwu, Iko akiko | Mouth, Bad talk, to narrate |
| Otule Aka | Mkpụ, alu eme | A shout of abomination |
| Otule Akwu | Ona ifo uzọ | Generating commotion |
| Otule Aghali | Anwugọ Iyi | Iyi has been sworn |
| Otule Ete | Akwa, Ili Uta | Egg = to accept fault, to regret |
| Otule Ogute (Ijite) | Okpa Kwalakwa | Cock |
| Otule Obala | Ikpe Ile Oma | Peaceful talk |
| Otule Obi | Biko na ona ikpe | Pleading |
| Otule Ofu | Ka ekpedụ-ekpedụ | Pleading for peace |
| Otule Ogoli | Ogọ Nsokwu | Foolish person |
| Otule Okala | Akwagwa | Scheduled, appointed |
| Otule Ora | Ni, Ilu na otu | It is heard early |
| Otule Ose | Ajo Okwu | Bad mouth = evil talk |
| Otule Otunukpa | Ngẹtụ | Biting finger in the mouth = Regretting painfully |
| Otule Odi | Egbe ga da | Gunshots will be heard = Death? Joy? Crisis? |
| Otule Ululu | Afo | Afo = a week day |
| Otunukpa Nabo | Ikedo mmadụ | To handcuff, to involve in trouble |
| Otunukpa Aka | Igbanarịgo | You have escaped |
| Otunukpa Akwu | Ogodo | Clothes, Cloths |
| Otunukpa Aghali | Oma nadịgwe mmiri | To rise on dry land, fix |
| Otunukpa Ete | Ndị Nze, Ndị Ukwu | Person living on the other side of the river = Influential men |
| Otunukpa Ogute (Ijite) | Udala | A juicy fruit tree |
| Otunukpa Obala | Ndị ejì eji, mmadụ onyeụlụ | Those who died accidentally |
| Otunukpa Obi | Nseke | Prevention |
| Otunukpa Ofu | Ndị Nseke | Trouble |
| Otunukpa Ogoli | Nkwụ esịgo ike | Troublesome persons |
| Otunukpa Okala | Nani | To guard large farm on ground for control |
| Otunukpa Ora | Ogodo | Trouble |
| Otunukpa Ose | Ndị mgbịrịgba | People who have bells on |
| Otunukpa Otule | Ikedo Udo | To tie with rope = A judge to be involved in trouble |
| Otunukpa Odi | Nyem Utaba Okpukpọ | Give me tobacco snuff |
| Otunukpa Ululu | | |
| Ululu Nabo | Ilu ụjọ | To pay a debt or an obligation |
| Ululu Aka | Nni | Food |
| Ululu Akwu | Nni | Food |
| Ululu Aghali | Anụ | Meat – Flesh |
| Ululu Ete | Ede, Akwa | Cocoa-yam = Cry |
| Ululu Obi | Nni | Food |
| Ululu Okala | Nni | Hunger |
| Ululu Ora | Ajo Nni | Bad food |
| Ululu Ofu | Nni | Food |
| Ululu Odi | Ajo Nni | Bad food – food poisoned with medicine |
| Ululu Ose | Ajo Nni, Akpili | Bad food, throat |
| Ululu Otunukpa | Nni | Food |
| Ululu Udi | Ajo Nni | Bad food |
No comments:
Post a Comment